Jump to content

Noble Igwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mbipụta nke a enweghịzị nkwado nke nwere ike ịbụte ndeghe. Biko Biko kwalite ibe ndokọba ọrụ gị ma jiri ihu ọzọ bipụta ọrụ dị.
Noble Igwe
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya10 Febụwarị 1982 Dezie
Ebe ọmụmụAbá Dezie
ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Nigeria Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie

 

Noble Igwe Audio (amụrụ Noble Chibuzor Igwe) bụ onye na-ede blọgụ Naijiria, nke a ma ama maka ịmalite usoro ntụrụndụ 360 Group tinyere Tonia Soares na Oye Akdeinde..[1][2]

Oge ọ malitere

Igwe mụrụ ma zụlite na Aba, Abia steeti, ebe ọ gụrụ akwụkwọ na National High School Aba. Ọ gụrụ akwụkwọ na St Augustine's Anglican Seminary Nbawsi; Federal Government College Okigwe wee gụchaa na University of Nigeria, Nsukka. O mechara gaa mahadum Pan Africa..[3]

Ọrụ

N'afọ 2009, Igwe malitere 360Nobs Limited.[1] N'April 2010, o wepụtara 360nobs tinyere Oye Akideinde na Abimbola Soares.[4].[5][6]

Ndụ onwe onye

Na June 11, 2016, Igwe lụrụ Chioma Otisi.[7][8] Ha nabatara nwa mbụ ha na Jenụwarị 2017.[9]

Hụkwa zie

  • Ndepụta nke ndị na-ede blọgụ na Naijiria

Edensibia

  1. 360: No BullS**t. Wow Magazine. Archived from the original on 18 June 2016. Retrieved on 21 June 2016.
  2. Naughty, Cheeky yet Smart & Savvy - Check out 360Nobs.com - BellaNaija (en-US). www.bellanaija.com. Retrieved on 2018-01-02.
  3. noble Igwe; Blogger.. Noble Igwe (3 September 2012). Retrieved on 25 May 2016.
  4. Biography of Noble Igwe; Blogger.. Nigerian Biography. Retrieved on 25 May 2016.
  5. 360: No BullS**t. Wow Magazine. Archived from the original on 18 June 2016. Retrieved on 21 June 2016.
  6. Naughty, Cheeky yet Smart & Savvy - Check out 360Nobs.com - BellaNaija (en-US). www.bellanaija.com. Retrieved on 2018-01-02.
  7. Oh Snap! #Chobs16 is going down - First Look at Noble Igwe & Chioma Otisi's Wedding - BellaNaija (en-US). www.bellanaija.com (11 June 2016). Retrieved on 2018-01-02.
  8. Odumade. "Noble Igwe: "I did my wedding the way I wanted" celebrity blogger replies critics". Retrieved on 2018-01-02. (in en-US)
  9. "Noble Igwe;", Nigeriafilms.com, Nigeriafilms.