Asụsụ Bekee
Ọdịdị
Bekee
obere ụdị nke | Anglic |
---|---|
akara ala | English |
Ndekọ IPA | ˈeɪŋɡlɪʃ, ˈɪŋɡlɪʃ |
A gụrụ aha | England |
ụmụ amaala ka | England |
onye nlereranya | French language, Vulgar Latin, Germanic, Greek, Old Danish |
ụdị asụsụ | subject–verb–object, nominative–accusative language, stress-timed language, place–manner–time, fusional language |
nwere grammatical case | genitive ikpe, nominative ikpe, oblique ikpe |
nwere grammatical ọnọdụ | indicative, subjunctive, interrogative |
nwere grammatical okike | nwoke, nke nwanyi, neuter |
usoro ederede | Latin script, English orthography |
òtù na-achịkwa asụsụ | no value |
bịanyere aka n'akwụkwọ | ejiri aka tinye akara bekee |
Ọkwa asụsụ UNESCO | 1 safe |
Ọkwa asụsụ Ethnologue | 0 International |
mụrụ ya | English studies |
kọwara na URL | https://afbo.info/languages/64 |
nwere àgwà | agreement |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of English |
ụdị metụtara | Category:English pronunciation, Category:English-language animated films |
entry in abbreviations table | англ. |
PyPI trove classifier | Natural Language :: English |
Stack Exchange saịtị | https://english.stackexchange.com |
Stack Exchange mkpado | https://linguistics.stackexchange.com/tags/english |
Koodu asụsụ Wikimedia | en |
megidere nke | na-abụghị bekee |
ngalaba maka ihe nkiri n'asụsụ a | Category:English-language films |
Asụsụ Bekee (Bekee: English) bu asụsụ ana-asụ n'Ala Bekee (Bekee: England) na ụfọdụ obodo ọzọ dịka Njikọtaọhà Amerika na Ostraliya. Ana-asụkwa ya na Naijiria.
Bekee bụ ụdịrị asụsụ ana-akpọ "West Germanic". Bekee si ezinaụlọ "Indo-European". O si Jemani bịa Ala Bekee mgbe ọ bụ Bekee Ochie. Mgbe Ndị Normani bịa, o bidoro ịgbanwe. Bekee nke oge nka bụ "Middle English". Bekee ana-asụ kịta bụ Bekee Ugbu Nka.