Maggie Laubser
Ọdịdị
Maggie Laubser | |
---|---|
Múrú | Bloublommetjieskloof Malmesbury district Cape Province, South Africa |
14 Eprelụ 1886
Nwürü | 17 Mee 1973 Altyd Lig, Strand Western Cape, South Africa | (aged 87)
Orü | Onye na ese ihe |
Maria Magdalena Laubser, nke ana akpọ Maggie Laubser (Ọmụmụ: 14 April 1886 – Ọnwụ: 17 May 1973)[1] bụ nwa ada nke si na obodo South Africa. Ona ese kwa ihe ma na asapụtakwa ihe nke osere na ihe nkonye. Ndi imerime mmadụ kwekọtara na Laubser na onye nke ana akpọ Irma Stern, bụ ndi webatara ihe osise nke bekee na akpọ Expressionism na South Africa.
Ebensìbịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Van Rooyen, Johann (1974). Maggie Laubser. Cape Town: Struik.