Jump to content

Ȯra Kaduna

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kaduna Steeti
Ora no na ime Naijiria
Oge/afọ mmalite1976 Dezie
akara alaKaduna State Dezie
A gụrụ ahaKaduna River Dezie
asụsụ njiemeBekee Dezie
kọntinentEluàlà Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
isi steetiKaduna Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaNaijiria Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ10°20′0″N 7°45′0″E Dezie
geoshapeData:Nigeria/Kaduna.map Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereGọvanọ Kaduna State Dezie
Executive òtùexecutive council of Kaduna State Dezie
òtù omebe iwuỤlọ omebe iwu Kaduna steeti Dezie
dochieNorth-Central state Dezie
postal code720001 Dezie
webụsaịtịhttps://kdsg.gov.ng/ Dezie
udi maka maapụCategory:Maps of Kaduna State Dezie
Map

Ȯra Kaduna (Kaduna State) bu state no n'ime Naigeria.

Ihu igwe

[dezie | dezie ebe o si]

Ọnodu ihu igwe Kaduna Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị. Oge Ọkọchị na -adị ọkụ nke ukwuu.Oge Okpomọkụ nke Steeti a adịghị adatu karịa 50*F maọbụ rigokwa karịa 102*F site na mbido afọ rue ngwụsị afọ.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke abụọ nke afọ.

Mgbanwe ihu igwe na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Lee nke ozo

[dezie | dezie ebe o si]