Jump to content

Nnamdi Azikiwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nnamdi Azikiwe
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoNnamdi Azikiwe Dezie
aha enyereNnamdi Dezie
aha otutuZik Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya16 Novemba 1904 Dezie
Ebe ọmụmụZungeru Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya11 Mee 1996 Dezie
Ebe ọ nwụrụNsukka Dezie
Dị/nwunyeFlora Azikiwe, Uche Azikiwe Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ala nna ochieOnịchạ, Naijiria Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiIshi ochíchì Naigeria, President of the Senate of Nigeria, Member of the Privy Council of the United Kingdom, Governor-General of Nigeria Dezie
ebe agụmakwụkwọHoward University, Columbia University, University of Pennsylvania, Lincoln University, Methodist Boys' High School Dezie
Nsokuye nsọpụrụPrivy Council of the United Kingdom Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Council of Nigeria and the Cameroons Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Archive naUniversity of California, Los Angeles Library Dezie
Ihe nriteOrder of the Niger, Order of the Federal Republic Dezie
Ebe Omumu Nnamdi Azikiwe, Zungeru, Ȯra Niger, Naijiria
Nnamdi azikiwe

Nnamdi "Zik" Azikiwe, bu onye isi-ala izizi Naigeria nwere. Ochichi ya bidolu na afo 1963 welu ruo na afo 1966. Mana onwenyi kwa ike ime ihe obula. Ike di n'aka Prime Minista Abubakar Tafawa-Balewa. Zik na agho aghugho dika mbe. Nya melu na mu afuro ya na anya nke ųkwų. Mana Zik bu oyili dike egwu, gaa gaa n'ogwu, anu kpolunku na eju onu. Omechalu ndi ocha ife, aru afolo fa. Zik latakwalu otu onu ya. Nwanyi ikpe azu ǫlųrų bu obele nwa ofulu ebe ona agba egwu ugwu.

Zik nwụrụ na ubochi iri na otu n'ọnwa Mee 1996 na ụlogwụ ợka mmụta nke Naijeria di na Enugu.

References

[dezie | dezie ebe o si]